Thomas Babington Macaulay (Nijiria)

Thomas Babington Macaulay
Born(1826-01-17) 17 Jenụwarị 1826
Died17 Jenụwarị 1878(1878-01-17) (aged 52)

Thomas Babington Macaulay (17 Jenuarị 1826 – 17 Jenụarị 1878) bụ onye ụkọchukwu na onye nkuzi na Naịjirịa. Ọ bụ onye isi na onye nchoputa nke CMS Grammar School, Lagos, na nna onye mba Naijiria bụ Herbert Macaulay.


© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search